Lyrics

Onulu Ube(Lyrics) by Jennifer Eliogu

Onulu Ube is a Song by , a trending, sensational artist from Nigeria. stream now.
Album: Onulu Ube
Released: 2022

Lyrics

Obu gịnị ka mmelu iji kpụrụ m n onuObu gịnị ka mmelu iji kpo mụ asịOkwa mụ na gị bu nwanne, onye jebe okporo ibe yaOnye iro bịa we tinye ọ gbagharaNa mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe yaNa ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụ (Aje!)Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi goAgbụ gba na me eeh eh eh eh he,Na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoOnulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoÁkwá nwanne yi ná ebe, Ona e mekwa gi na obi? (hey ya ah!)Izuu ka mma na nneji ka ịma lụ, ma ná ina agba nwanne gị amaNkà ari rịa aga eri zi ọ nwe fa (mba nụ)Igbo n'ile bu nwanne, onye jebe odulu ibe yaChukwu ekwe na ndị iro mụọ anyi amụNa mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe yaNa ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụAgbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go(Igbo unu ana a nụkwa ọnụ mụ o. Unu ana anụ?)Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoOnulu Ube na mụ na yi bu nwanne o(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Iwe nwanne eru na ọkpụkpụ ife m melu gi gbahara o(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Nwanne maru nwanne na mbọ si nwanne oyi ana a(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Aye e mama ina anụ ka ogene m na aha(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Ayee e ugo eze na o mu na ekwu(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Maka nwanne amaka dọọNa nwanne amaka dọọ(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Maka nwanne amaka dọọNa nwanne amaka(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi goNa mụ na yi bu nwanneAgbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso!

Share On:

TAGS:


Do you find Naijalanded useful? Click here to give us five stars rating!




CLICK HERE TO PROMOTE YOUR MUSIC/VIDEO
Related Posts
 

0 Responses

Leave a Reply

Do you wish to initiate a DMCA takedown report?

 

Kindly send details to [email protected]